Sir Patrick Bijou - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ
H.E. Sir Patrick Bijou (amụrụ 1958) bụ onye na-ahụ maka itinye ego na Britain, onye nnọchi anya United Nations na World Peace Tracts, Onye ọka ikpe kachasị elu maka ICJ-ICC, Onye njikwa ego, na onye edemede ebipụtara.